Ajuju bu ma nke a bu ochichi onye kwuo uche nke Russia ka o bukwa ochichi aka ike? ... Ọ bụrụ na ọ bụ n'Africa, anyị gaara enwerịrị akpọ "DICTATOR", ma ebe ọ bụ na West na ọ bụ Russia, c'bụ ihe nkịtị na ọbụna ụfọdụ ndị Africa na-eche na nke a bụ ihe nkịtị.