Miriam Makeba, amuru na Machị 4, 1932 na Johannesburg, South Africa ma nwua na onwa iri-na-itolu nke onwa nari 9 na Castel Volturno, n’Itali, bụ onye ọbụ abụ agbụrụ-agbụrụ na onye ndọrọndọrọ ọchịchị South Africa, onye mba Guinea amaala na 1960s, Algeria na 1972.
A na-akpọkarị ya "Mama Afrika Aha ya zuru oke zenzile Meeba Qgwashu Nguvama.