Nwada Mollyn Duwelee Jarbo a hoputara Miss Africa USA 2014. Nwa agbọghọ ahụ bụ nwa akwụkwọ na Mahadum nke Wilmington choro ibu onye dibia bekee. O nwere olile anya inye aka wughachi obodo ya site n’inyere ndị na-eto eto aka, njikọ mbụ na yinye mmepe.
Egwu Afro-Liberia: Miss Mollyn Duwelee Jarbo
Idenye aha
0 Comments