- Gini mere o jiri sie ike ikwu banyere ndi nna nna anyi ha, ma odi nfe ikori?
- Gịnị mere o ji dị mfe ileghara ozi sitere na ndị nna nna anyị anya, ma ọ dị mfe ikesa ozi ruru unyi?
N’ebe obula ino na oge obula, ikwesiri idi na njikere ige nti n’ozi ndi nna nna anyi ha. Ijikọ ndị nna nna anyị bụ naanị ọnọdụ uche. N'ihi na anyị bụ ụmụ ha. Ha ajụbeghị onye tụkwasịrị ha obi!